Akwukwo a na akowa maka Omenala na Odinala ndi Agochie. Omenala na Odinala anyi bu iwu n’achi obodo n’eme ka udo, obi idi n’otu, onye emewuna ibe ya, ikpe nkwumoto, obi nwanne na ezi agbataobi buru uzo ndu n’obodo anyi. Ukwu ihe ndi a jiri kwuru bu inye ndi okeoha na ndi toro mmadu nsopuru ruru ha, ima mmuma n’oha, mee ihe n’oha, kwere ihe e kwekotara n’oha m’o bu ihe obuna ekpebiri n’oha, inwe obi ebere n’obi nwanne maka onye be anyi obuna no na nsogbu, m’o bu onye mmadu nwunahara, m’o bu onye no na nnukwu ahu mgbu, m’o bu onye ihe unwu di iche iche mere, dika oku igba ulo m’o bu nnukwu mmebi ihe nke idei butere. O bu ya mere na mmadu nwuo, m’o bu mmadu daa nnukwu oria, m’o bu ihe unwu mee dika oku iigba ulo, m’o bu okenye katagworo ahu choro enyemaka, ya na onodu obuna dika ihe ndia, ndi be anyi ga agba nkpu were obi ocha nye aka oke ha nwere ike. Usoro ndu anyi n’acho ka umeala buru anyi uzo ndu; onye mkpako enweghi ugwu n’obodo. Ma i bara uba, ma i dara mgbei, ma ihe o di njo, ma o di mma, onye obuna ga akwairi ibe ya ugwu. Onye ezi omume nwere ugwu n’Agochie.
Le informazioni nella sezione "Riassunto" possono far riferimento a edizioni diverse di questo titolo.
EUR 11,68 per la spedizione da Regno Unito a Italia
Destinazione, tempi e costiDa: Revaluation Books, Exeter, Regno Unito
Paperback. Condizione: Brand New. 58 pages. Igbo language. 9.00x6.00x0.14 inches. This item is printed on demand. Codice articolo zk1726159000
Quantità: 1 disponibili